Daniel 1:16 - Bible Nso16 Onye-nlekọta ahu we nēwepu ihe-oriri ọma ha na manya-vine ha ganāṅu, o we nēnye ha akukú. Veja o CapítuloBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a16 Ya mere onyeisi ozi ahụ wepụrụ nri na mmanya ọma ahụ ha kwesiri iri ma nye ha naanị akwụkwọ nri. Veja o Capítulo |