Daniel 1:1 - Bible Nso1 N'arọ nke-atọ nke ọbubu-eze nke Jehoiakim, bú eze Juda, ka Nebukadneza, bú eze Babilon, biara na Jerusalem, nọchigide ya n'agha. Veja o CapítuloBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a1 Mgbe afọ atọ gafere site na mgbe Jehoiakim bidoro bụrụ eze na-achị Juda, Nebukadneza eze na-achị Babilọn bịara buso Jerusalem agha. Veja o Capítulo |