Zekaraya 9:4 - Bible Nso4 Le, Onye-nwe-ayi gānapu ya ala-ya, tikue ike-ya n'oké osimiri, ọ bu kwa ya onwe-ya ka ọku gēripia. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a4 Ma Onyenwe anyị ga-anapụ ya ihe niile o nwere ọ ga-atụnye ike ya nʼoke osimiri, ọ ga-ejikwa ọkụ repịa ya. Faic an caibideil |