Zekaraya 9:2 - Bible Nso2 na Hemat nke nwe-kwa-ra ókè-ala-ya: Taia na Zaidon, n'ihi na ọ mara ihe nke-uku. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a2 Otu ahụkwa ka ọ dị Hamat, nke dị ya nso; tinyekwara Taịa na Saịdọn, ọ bụ ezie na ha bụ ndị maara ihe nke ukwu. Faic an caibideil |