Zekaraya 6:2 - Bible Nso2 N'ub͕ọ-ala mbu ka inyinya nācha uhie uhie di; n'ub͕ọ-ala nke-abua ka inyinya nēji nji di; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a2 Ụgbọ ịnyịnya nke mbụ ka ịnyịnya na-acha ọbara ọbara na-adọkpụ. Nke abụọ ka ịnyịnya na-eji nji na-adọkpụ. Faic an caibideil |