Zekaraya 6:11 - Bible Nso11 e, nara ọla-ọcha na ọla-edo, kpua okpu-eze, kpube n'isi Joshua nwa Jehozadak, bú onye-isi-nchu-àjà; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 Jiri ọlaọcha na ọlaedo ahụ kpụọ otu okpueze, were ya kpukwasị Joshua nwa Jehozadak bụ onyeisi nchụaja nʼisi. Faic an caibideil |