Zekaraya 14:11 - Bible Nso11 Agēbi kwa nime ya, nwezuga ka ebibie ya agaghi-adi kwa ọzọ; Jerusalem gēbi kwa na ntukwasi-obi. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 A ga-ebiju na ya na-enweghị nsogbu. A gaghị emebikwa ya ọzọ. Jerusalem ga-ebikwa nʼudo na-atụghị egwu. Faic an caibideil |