Zefanaya 3:18 - Bible Nso18 Ndi ọ nēwuta n'ihi mb͕e akara àkà ka M'gēme ka ha zukọta, bú ndi sitere na gi: bú obodo nke ibu eboro ya bu ita-uta. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a18 “Nʼụbọchị mmemme a kara aka, aga m ewepụrụ gị ọdachi iru ụjụ, nke bụ ibu arụ na ihe ịta ụta dịrị gị. Faic an caibideil |