19 Hezron we mua Ram, Ram we mua Aminadab;
19 Hezrọn mụrụ Ram Ram mụrụ Aminadab
Eron we lutara onwe-ya Elisheba na nwunye, bú nwa-nwayi Aminadab, nwa-nne-nwayi Nahshon; ọ we muara ya Nedab, na Abaihu, na Eleeza, na Itama.
Ram we mua Aminadab; Aminadab we mua Nahshon; Nahshon we mua Salmon;
nwa Aminadab, nwa Admin, nwa Anai, nwa Hezron, nwa Perez, nwa Juda,
Ma ndia bu osuso-ọmumu Perez: Perez muru Hezron;
Aminadab we mua Nahshon, Nahshon we mua Salmon;