Rut 3:2 - Bible Nso2 Ma ub͕u a, Boaz, onye gi na umu-ab͕ọghọ-ya nọri, #ọ bughi onye ayi mara? Le, ya onwe-ya n=afucha ọka barley n>abali a n>ebe-nzọcha-ọka. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a2 Ọ bụ na Boaz, onye gị na ụmụ agbọghọ ya so rụọ ọrụ ịchịkọta ọka abụghị onye agbụrụ anyị? Lee, nʼabalị taa ka ọ ga-afụcha ọka balị nʼebe ịzọcha ọka. Faic an caibideil |