Rut 3:15 - Bible Nso15 _O si kwa, Chita /akw#a-nb͕okwasi-gi nke di n>aru gi, jide ya; o we jide ya: Boaz we t#ua ọt#ut#u ọka barley isi, bo ya: o we ba n>obodo. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a15 O gwakwara Rut okwu sị ya, “Chịta akwa mgbokwasị gị, gbasaa ya.” Ya mere Rut gbasara akwa ya, Boaz manyere ya ọtụtụ ọka balị isii, bokwasị ya Rut, onye buuru ya banye nʼime obodo. Faic an caibideil |