Rut 3:13 - Bible Nso13 Nọ ọnọdu abali a, o g=eru kwa n>ututu, na ọ buru na ọ b͕aputa gi, ọ di nma; ya b͕aputa: ma ọ buru na ọ tọghi ya utọ ib͕aputa gi, mu onwem g=ab͕aputa kwa gi, Jehova n=adi ndu: dina ala rue ututu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a13 Nọdụ nʼebe a nʼabalị a. Nʼụtụtụ, ọ bụrụ na onye ahụ ekwere imezu ọrụ ya dịka onye mgbapụta, ya rụzuo ya. Ọ bụrụ na o kwere, ọ dị mma, ọ bụrụkwanụ na o kweghị, dịka Onyenwe anyị na-adị ndụ, aga m emezu ya. Ugbu a, dinara ala ruo ụtụtụ.” Faic an caibideil |