Rut 2:23 - Bible Nso23 O we rapara n>aru umu-ab͕ọghọ Boaz ichikọta rue ọgwugwu ob#ib#i ọka barley na ob#ib#i ọka wheat; ọ we biri n>ulo nne di-ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a23 Ya mere, Rut sogidere ụmụ agbọghọ Boaz na-atụtụ ọka, tutu ruo ọgwụgwụ ịghọ ọka balị na wiiti. Ya na nne di ya bigidekwara. Faic an caibideil |