Rut 2:18 - Bible Nso18 O bulie ya, ba n>obodo: nne di-ya we hu ihe ọ chikọtara: o weputa nye ya ihe o rifọrọ mb͕e afọ juru ya-ri. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a18 O buuru ya baa nʼime obodo, bunye ya nne di ya, nyekwa ya nri o rifọrọ mgbe o rijuchara afọ. Faic an caibideil |