Rut 1:12 - Bible Nso12 Laghachinu, umum, lanu; n>ihi na emewom agadi kari inwe di. _O buru na asim, Enwerem olile-anya, ọ buru kwa na nwoke aluam n>abali a, ọ buru kwa na amuam umu-ndikom; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a12 Laghachinụ azụ ụmụ m. Emeela m agadi ịlụ di ọzọ. A sịkwarị na olileanya fọdụụrụ m ịlụ di na ịmụta ụmụ ndị ikom nʼabalị taa, Faic an caibideil |