Oziọma Mak 9:13 - Bible Nso13 Ma asim unu, na Elaija abiawo, ha me-kwa-ra ya ka ihe ha chọrọ ra, dika edeworo okwu bayere ya n'akwukwọ nsọ. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a13 Ka m gwa unu, Ịlaịja abịalarị. Ma ha mesokwara ya mmeso otu ha chọrọ dị ka e dere banyere ya.” Faic an caibideil |