Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Oziọma Mak 8:30 - Bible Nso

30 O we dọ ha aka na nti ka ha ghara igwa onye ọ bula okwu bayere Ya.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

30 Ọ dọrọ ha aka na ntị sị ha agwakwala onye ọbụla ihe banyere ya.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Oziọma Mak 8:30
6 Iomraidhean Croise  

Mb͕e ahu Ọ dọrọ ndi nēso uzọ-Ya aka na nti ka ha ghara igwa onye ọ bula na Ya onwe-ya bu Kraist ahu.


Jisus we si ya, Lezi anya ka i ghara igwa onye ọ bula okwu; ma laba, were onwe-gi gosi onye-nchu-àjà, che kwa n'iru Chineke onyinye ahu Moses nyere n'iwu, ka ọ buru ha àmà.


O we gwasie ha ike ka ha ghara igwa onye ọ bula: ma ka ọ ra, bú otú Ya onwe-ya gwasiri ha ike, otú a ka ha nēkwusa kari ya nke-uku.


O we zilaga ya n'ulo-ya, si, Abàla ọbuná n'obodo ntà nke à.


Mb͕e ha si n'ugwu ahu nārida, O we gwasie ha ike ka ha ghara ikọrọ onye ọ bula ihe ha hururi, ma-ọbughi mb͕e Nwa nke madu gēsiwori na ndi nwuru anwu bilie.


Ma Ọ dọrọ ha aka na nti, nye kwa ha iwu ka ha ghara igwa onye ọ bula ihe a;


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan