Oziọma Mak 8:20 - Bible Nso20 Mb͕e M'nyawara asa nye nnù madu iri, ìberibe juputara abọ ole ka unu tutukọrọ? Ha we si Ya, Asa. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a20 “Mgbe m ji ogbe achịcha asaa zụọ puku mmadụ anọ, iberibe achịcha juru nkata ole ka unu tụtụkọtara?” Ha zara sị ya, “Nkata asaa.” Faic an caibideil |