Oziọma Mak 7:36 - Bible Nso36 O we gwasie ha ike ka ha ghara igwa onye ọ bula: ma ka ọ ra, bú otú Ya onwe-ya gwasiri ha ike, otú a ka ha nēkwusa kari ya nke-uku. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a36 Jisọs nyere ha iwu ka ha ghara ịgwa onye ọbụla, ma mgbe ọ na-eme nke a ha gara nʼihu na-akọsa ya ebe niile. Faic an caibideil |