Oziọma Mak 7:28 - Bible Nso28 Ma ọ zara, si Ya, E, Onye-nwe-ayi: ọbuná umu-nkita n'okpuru table nēri irighiri ufọdu na nri umu ntà. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a28 Ma ọ zaghachiri ya sị, “Onyenwe m, ma ụmụ nkịta na-erikwa iberibe nri ụmụntakịrị si na tebul tụpụ nʼala.” Faic an caibideil |