Oziọma Mak 7:2 - Bible Nso2 ndi hu-kwa-ra na ufọdu nime ndi nēso uzo-Ya nēri nri-ha n'aka ruru árú, nke ahu bu, aka anākwọghi akwọ. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a2 ha hụrụ na ụfọdụ ndị na-eso ụzọ ya ji aka na-adịghị ọcha, ya bụ aka a na-akwọghị akwọ, na-eri nri. Faic an caibideil |