Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Oziọma Mak 6:42 - Bible Nso

42 Ha nile we rie, afọ ju-kwa-ra ha.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

42 Ha niile riri rijuo afọ.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Oziọma Mak 6:42
10 Iomraidhean Croise  

O we nara ob͕e achicha ise na azù abua ahu, le anya n'elu-igwe, gọzie ha, nyawa ob͕e achicha ahu; O we nēnye ndi nēso uzọ-Ya ka ha debe ha n'iru ndi ahu; O we kère ha nile azù abua ahu.


Ha we tutukọ iberibe nile, njuputa nkata iri na abua, na nke azù abua ahu.


Ha we rie, afọ ju-kwa-ra ha nile: ewe tutukọ iberibe fọduru ha, nkata iri na abua.


Ma mb͕e afọ juru ha, Ọ si ndi nēso uzọ-Ya, Chikọtanu iberibe fọduru, ka ihe ọ bula ghara ila n'iyì.


O we weda gi n'ala, me ka agu gua gi, O we me ka i rie manna ahu, nke i nāmaghi, nke nna-gi-hà nāmaghi kwa; ka O we me ka i mara na ọ bughi nání achicha ka madu gēji di ndu, kama ọ bu ihe nile ọ bula nke nēsi n'ọnu Jehova puta ka madu gēji di ndu.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan