Oziọma Mak 6:30 - Bible Nso30 Ndi-ozi Jisus we zukọ n'ebe Jisus nọ; ha we kọrọ Ya ihe nile, ka ihe ha mere ra, ka ihe ha ziri ra kwa. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a30 Ndị ozi Jisọs gbara ya gburugburu kọọrọ ya ihe niile ha mere, na ihe niile ha kuziri. Faic an caibideil |