Oziọma Mak 5:5 - Bible Nso5 Mb͕e nile, abali na ehihie, o nēti kwa nkpu, were kwa nkume nēyikasi onwe-ya, n'ebe anēlì ozu na n'ugwu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a5 Ọ na-agagharị nʼetiti ili ahụ ehihie na abalị na nʼugwu dị ya gburugburu, na-eti mkpu, na-eji nkume dị nkọ na-egbukasị onwe ya ahụ. Faic an caibideil |