Oziọma Mak 5:39 - Bible Nso39 Mb͕e Ọ batasiri, O we si ha, Gini mere unu nātu ùzù, nākwa kwa ákwá? nwatakiri ahu anwughi anwu, kama ọ nāraru ura. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a39 Mgbe ọ batara, ọ sịrị ha, “Gịnị mere unu ji na-akwa akwa na-etikwa mkpu akwa? Nwatakịrị a anwụghị anwụ, ọ na-arahụ ụra!” Faic an caibideil |