Oziọma Mak 5:33 - Bible Nso33 Ma nwanyi ahu, ebe ọ matara ihe emere ya-ri, ọ tua egwu, ma kwa jijiji, bia da n'iru Ya, gwa Ya ezi-okwu nile. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a33 Ma nwanyị ahụ, ebe ọ matara ihe mere nʼahụ ya, bịara nʼegwu nʼịma jijiji daa nʼụkwụ ya, gwa ya eziokwu niile. Faic an caibideil |