Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Oziọma Mak 5:25 - Bible Nso

25 Otù nwanyi, nke nwere orùrù-ọbara arọ iri na abua,

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

25 Ma otu nwanyị nọkwa nʼebe ahụ, onye nọrịị na-arịa ọrịa oruru ọbara afọ iri na abụọ.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Oziọma Mak 5:25
10 Iomraidhean Croise  

O we so ya je; oké ìgwè madu we nēso Ya, ha nākpab͕u kwa Ya.


nke hu-kwa-rari ọtutu ahuhu n'aka ọtutu dibia, mefusia ihe nile o nwere, ma ọ baghi ya urù ọ bula, kama ọ jọkaria ya njọ,


Ma le, otù nwanyi nke nwere mọ nke nēme ka aru-ya ghara idi ike arọ iri na asatọ; o rudakwara ala, ọ pughi kwa iweli onwe-ya elu ma-ọli.


N'ihi na nwoke a b͕ara kari ọgu arọ abua, bú onye emereri ihe-iriba-ama nka n'aru-ya, bú ime ka aru-ya di ike.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan