Oziọma Mak 5:18 - Bible Nso18 Mb͕e Ọ nābà nime ub͕ọ, onye ahu ndi-mọ ọjọ jiri na mbu we riọ Ya ka ya na Ya biri. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a18 Dị ka ọ na-achọ ịbanye nʼime ụgbọ, nwoke ahụ mmụọ ọjọọ ndị ahụ bibu nʼime ya rịọrọ ya ka o soro ha. Faic an caibideil |