Oziọma Mak 4:8 - Bible Nso8 Nkpuru ọzọ we da n'ala di nma, ha we nāmi nkpuru, nētó nāba kwa uba; ha we mia, otù orú na iri, ọzọ ọgu atọ, ọzọ ọgu ise. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a8 Mkpụrụ ndị ọzọ nke dara nʼezi ala, puru, tolite, ma mịa mkpụrụ na mmụba iri atọ, iri isii, ọ bụladị otu narị.” Faic an caibideil |