Oziọma Mak 4:41 - Bible Nso41 Ha we tua oké egwu, sirita onwe-ha, Ònye bu kwa onye a, na ọbuná ifufe na oké osimiri nāṅa Ya nti? Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a41 Ha niile tụrụ egwu, jụrịta onwe ha sị, “Onye bụ onye a? Ọ bụladị ifufe na ebili mmiri na-erubere ya isi!” Faic an caibideil |