Oziọma Mak 4:30 - Bible Nso30 O we si, Ayi gēsi aṅa tunyere ala-eze Chineke? ma-ọbu n'ìlu gini ka ayi gātu ya? Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a30 Ọzọkwa, ọ sịrị, “Gịnị ọzọ ka anyị pụrụ ịsị na alaeze Chineke yiri? Ụdị ilu dị aṅaa ka anyị ga-eji kọwaa ya? Faic an caibideil |