Oziọma Mak 4:28 - Bible Nso28 Ala nāmi nkpuru site n'onwe-ya; mbu npute, emesia oko, emesia ọka kara aka n'oko. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a28 Ala ahụ nʼonwe ya na-eme ka mkpụrụ ahụ puo. Ọ na-epupụte na mbụ, too oko, emesịa isi ọka, nʼikpeazụ ọ mịkwara mkpụrụ kara aka nʼoko ya. Faic an caibideil |