Oziọma Mak 4:25 - Bible Nso25 N'ihi na onye nwere, onye ahu ka agēnye: onye nēnweghi kwa, ọbuná ihe o nwere ka agānapu ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a25 Onye nwere ihe ka a ga-enye karịa; onye na-enweghị, ọ bụladị nke o nwere ka a ga-anapụ ya.” Faic an caibideil |