14 Ọgha-nkpuru nāgha okwu Chineke.
14 Ọgha mkpụrụ ahụ na-agha okwu Chineke.
Ndi ihe nāgara nke-ọma ka unu ndi nāgha nkpuru n'akuku miri nile bu, ndi nēziputa ukwu ehi na inyinya-ibu.
Mb͕e onye ọ bula nuru okwu ala-eze elu-igwe, ma ọ ghọtaghi ya, ajọ onye ahu abia, punara ihe aghaworo n'obi-ya. Onye a bu nke aghara n'akuku uzọ.
O we gwa ha ọtutu okwu n'ilu di iche iche, si, Le, ọgha-nkpuru puru ka ọ gha nkpuru;
O we za, si, Onye nāgha nkpuru ọma ahu bu Nwa nke madu;
Otutu madu we zukọ, nke mere na uzọ adighi ọzọ, é-è, ọbuná n'ọnu-uzọ: Ọ nāgwa kwa ha okwu Chineke.
O we si ha, Ùnu amataghi ilu a? ùnu gēsi kwa aṅa mara ilum nile?
Ma ndia bu ndi nọ n'akuku uzọ ahu, ebe anāgha okwu ahu; ma mb͕e ọ bula ha nuru, ngwa ngwa Setan abia, we napu okwu nke aghaworo nime ha.
Nurunu: Le, ọgha-nkpuru puru ka ọ gha nkpuru:
ha dere ihe ndi mbu ji anya ha hu ihe ndia burukwa ndi na-ekwuputa ozioma, gwara ayi,
Ma ilu ahu bu nka: Nkpuru ahu bu okwu Chineke.
Ya mere ndi b͕asara jeghariri nēzisa ozi ọma, bú okwu Chineke.