Oziọma Mak 3:6 - Bible Nso6 Ndi-Farisi we pua, ngwa ngwa ha na ndi Herod we b͕a ìzù megide Ya, ka ha gēsi la Ya n'iyì. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a6 Ngwangwa, ndị Farisii sitere nʼebe ahụ pụọ nʼiwe. Gaa soro ndị otu Herọd gbaa izu otu ha ga-esi laa ya nʼiyi. Faic an caibideil |