Oziọma Mak 3:31 - Bible Nso31 Nne-Ya na umu-nne-Ya abia kwa; ha we guzo n'èzí, zigara Ya ozi, nākpọ Ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a31 Mgbe ahụ, nne ya na ụmụnne ya ndị nwoke bịara, guzoro nʼezi. Ha ziri ozi ka a kpọọ ya. Faic an caibideil |