Oziọma Mak 3:26 - Bible Nso26 Ọ buru kwa na Setan ebiliwo megide onwe-ya, we kewa, ọ pughi iguzo, kama o nwere ọgwugwu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a26 Ọ bụrụkwa na ekwensu ebilie megide onwe ya si otu a nwee nkewa, o nweghị ike iguzo; kama ọgwụgwụ oge ya abịala nso. Faic an caibideil |