Oziọma Mak 3:21 - Bible Nso21 Mb͕e ndi-ikwu-Ya nuru ya, ha we pua ijide Ya: n'ihi na ha nāsi, Anya adighi Ya nma. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a21 Mgbe ndị ikwu ya nụrụ nke a, ha bịara gbalịa idulata ya nʼụlọ ha, nʼihi na ndị mmadụ na-asị, “Isi adịghị ya mma.” Faic an caibideil |