Oziọma Mak 2:10 - Bible Nso10 Ma ka unu we mata na Nwa nke madu nwere ike n'elu uwa ib͕aghara nmehie, (Ọ si onye ahu akuku-aru-ya nwuru anwu), Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a10 Ma igosi unu na Nwa nke Mmadụ nwere ikike nʼụwa ịgbaghara mmehie.” Ọ sịrị onye ahụ akụkụ ahụ ya kpọnwụrụ akpọnwụ, Faic an caibideil |