Oziọma Mak 16:10 - Bible Nso10 Nwanyi ahu we ga kọrọ ndi Ya na ha nọri, mb͕e ha nēru újú nākwa kwa ákwá. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a10 Ọ lara gaa kọrọ ndị ya na ha na-anọ na mbụ, bụ ndị nọrịị na-ebe akwa ma na-erukwa ụjụ. Faic an caibideil |