Oziọma Mak 15:44 - Bible Nso44 O we ju Pailat anya ma ọ buru na Ọ nwuruwori: o we kpọ ọchi-agha ahu nāchi ọgu ndi-agha ise biakute ya, ọ jua ya ma ọ di anya mb͕e Ọ nwuru. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a44 Ọ juru Pailet anya ịnụ na ọ nwụọla. Ọ kpọrọ ọchịagha ahụ jụọ ya ma ọ nwụọla. Faic an caibideil |