Oziọma Mak 15:33 - Bible Nso33 Mb͕e o ruru oge hour nke-isi, ọchichiri we b͕a n'ala ahu dum rue oge hour nke-iteghete. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a33 Mgbe ọ kụrụ elekere iri na abụọ nke ehihie, ọchịchịrị gbachikọtara nʼala ahụ niile. Ọchịchịrị a dịgidere ruo nʼelekere atọ nke ehihie. Faic an caibideil |