Oziọma Mak 15:19 - Bible Nso19 Ha were kwa amì nēti Ya n'isi, ha nābusa kwa Ya ọnu-miri, ha we b͕ue ikperè nākpọ isi ala nye Ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a19 Ha ji osisi kụọ ya nʼisi ọtụtụ mgbe, na-agbụ ya ọnụ mmiri asọ. Ha gbukwara ikpere nʼihu ya, na-akpọ isiala na-enye ya. Faic an caibideil |