Oziọma Mak 15:17 - Bible Nso17 Ha we yikwasi Ya uwe ododo; mb͕e ha kpasiri okpu-nmeri nke eji ogwu me, ha were ya kpube Ya n'isi; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a17 Ha yinyere ya uwe mwụda na-acha odo odo, kpukwasịkwa ya okpueze nke e ji ogwu kpaa nʼisi. Faic an caibideil |