Oziọma Mak 14:67 - Bible Nso67 mb͕e ọ huru Pita ka ọ nānya ọku, o we le ya anya, si, Gi onwe-gi na Onye Nazaret ahu, bú Jisus, nọ-kwa-ra. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a67 Mgbe ọ hụrụ Pita ka ọ na-anya ọkụ, o leziri ya anya nke ọma, sị, “Ị bụ otu nʼime ndị na-eso Jisọs onye Nazaret ahụ.” Faic an caibideil |