Oziọma Mak 14:66 - Bible Nso66 Mb͕e Pita nọ n'okpuru n'obí, otù nime umu-ab͕oghọ ndi nējere onye-isi-nchu-àjà ozi we bia: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a66 Dịka Pita nọ nʼobi ahụ, otu nʼime ụmụ agbọghọ na-ejere onyeisi nchụaja ozi bịara nso ebe ọ nọ. Faic an caibideil |