Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Oziọma Mak 14:47 - Bible Nso

47 Ma otù onye n'etiti ndi guzoro nso miputara mma-agha-ya, b͕u orù onye-isi-nchu-àjà mma, bipu nti-ya.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

47 Ma otu onye nʼime ndị guzo nʼebe ahụ, mịpụtara mma agha ya, gbuo ohu onyeisi nchụaja, gbupụ ntị ya.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Oziọma Mak 14:47
5 Iomraidhean Croise  

Ha we tukwasi Ya aka, jide Ya.


Jisus we za, si ha, Ùnu putara chiri mma-agha na osisi ijidem, dika imegide onye nāpunara madu ihe?


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan