Oziọma Mak 14:4 - Bible Nso4 Ma ufọdu di ndi iwe nēwe nke-uku n'etiti ha, ha si, Àlawo manu-otite a n'iyì otú a iji me gini? Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a4 Ụfọdụ ndị nọ nʼebe ahụ were iwe nke ukwuu. Ha sịrịtara onwe ha, “Gịnị mere e jiri laa mmanụ otite nke a nʼiyi otu a? Faic an caibideil |