Oziọma Mak 14:38 - Bible Nso38 Nēchenu nche, nēkpe-kwa-nu ekpere, ka unu we ghara ibà n'ọnwunwa: mọ nke madu di ọku n'ezie, ma anu-aru adighi ike. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a38 Nọrọnụ na nche, na-ekpekwanụ ekpere ka unu ghara ịdaba nʼọnwụnwa. Mmụọ dị ike ma anụ ahụ adịghị ike.” Faic an caibideil |