Oziọma Mak 14:20 - Bible Nso20 Ma Ọ siri ha, Ọ bu otù onye nime unu iri na abua, onye nke Mu na ya nēsukọ nri n'afere. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a20 Ọ sịrị ha, “Ọ bụ otu onye nʼime mmadụ iri na abụọ a. Onye mụ na ya na-amanyekọta aka nʼime otu efere. Faic an caibideil |